Lotí ogba ogbolo

Umunnachi

Ákwí Wikipídiya

Umunnachi bụ obodo dị na Dunukofia, Anambra State, South-East Nigeria nke nwere obodo ise: Ozzuh, Mgbuke, Umueze, Nkwelle na Nagbana.[1]  Ọ na-ekekọrịta obodo ndị gbara agbata obi dịka ndị a: Ogidi, Umudioka, Eziowelle na Ifitedunu.

Umunnachi bụ otu n'ime obodo isii mebere ezinụlọ Dunukofia oge ochie nke e si kee ọchịchị ime obodo.

Igwe Felix Onochie bụ ndị Umunnachi họpụtara ka ọ bụrụ eze ọdịnala mbụ n'obodo ahụ nwere aha Nnachi 1. Echichi ya dị ka eze Umunnachi weere ọnọdụ n'Ana-Nnachi n'abalị iri abụọ na atọ n'ọnwa Disemba 1977. "E mere emume ncheta eze.  by the Kingmakers - Umuezeajana family, led by Ogbuefi Nwabueze Ezenwobi Emecheta' The first Ofala Festival were were on 24 December 1977.[1] Igwe Felix Onochie nwụrụ na November 5, 2016[2]

.mw-parser-output .reflist{font-size:90%;margin-bottom:0.5em;list-style-type:decimal}.mw-parser-output .reflist .references{font-size:100%;margin-bottom:0;list-style-type:inherit}.mw-parser-output .reflist-columns-2{column-width:30em}.mw-parser-output .reflist-columns-3{column-width:25em}.mw-parser-output .reflist-columns{margin-top:0.3em}.mw-parser-output .reflist-columns ol{margin-top:0}.mw-parser-output .reflist-columns li{page-break-inside:avoid;break-inside:avoid-column}.mw-parser-output .reflist-upper-alpha{list-style-type:upper-alpha}.mw-parser-output .reflist-upper-roman{list-style-type:upper-roman}.mw-parser-output .reflist-lower-alpha{list-style-type:lower-alpha}.mw-parser-output .reflist-lower-greek{list-style-type:lower-greek}.mw-parser-output .reflist-lower-roman{list-style-type:lower-roman}